Gaa na ọdịnaya

Ọrịa coma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Coma
Image
Image of a comatose man unresponsive to stimuli
SymptomsUnconsciousness
ComplicationsPersistent vegetative state, death
DurationCan vary from a few days to several years (longest recorded is 42 years)

Koma bụ ọnọdụ miri emi nke amaghị ihe nke mmadụ n'enweghị ike ịkpọte, n'emeghị ka ọ dị mma maka ihe mgbụ, ìhè, ma ọ bụ ụda, enweghị Ụsoro ụra dị mma ma ghara ịmalite ọrụ afọ ofufo.[1] Onye ahụ nwere ike inwe nsogbu iku ụme na ọbara ọgbụgba n'ihi enweghị ike nke ahụ iji nọgide na-arụ ọrụ ahụ. Ndị nọ n'ọnọdụ Koma n'achọkarị nlekọta ahụike dị ukwụụ iji mee ka ahụike ha dịgide ma gbochie nsogbụ ndị dị ka oyi ịba n'ahụ ma ọ bụ ọbara kpọnwụrụ akpọnwụ. Ndị ọrịa na-arịa ọrịa Koma n'egosipụta enweghị ike ịmụrụ anya kpamkpam ma ha enweghị ike ịnụ, ikwu okwu ma ọ bụ ịmeghari [2][3] Komas nke eweputara site na ihe okike, ma ọ bụ nke ọgwụ butere .[4]

  1. ↑ Weyhenmyeye, James A. (2007). Rapid Review Neuroscience 1st Ed. Mosby Elsevier. pp. 177–9. ISBN 978-0-323-02261-3.
  2. ↑ Bordini, A.L. (2010). "Coma scales: a historical review". Arquivos de Neuro-Psiquiatria. 68 (6): 930–937. doi:10.1590/S0004-282X2010000600019. PMID 21243255.
  3. ↑ Cooksley, Tim (2017-02-01). "The management of coma". Medicine (in English). 45 (2): 115–119. doi:10.1016/j.mpmed.2016.12.001. ISSN 1357-3039.{{cite journal}}: CS1 maint: unrecognized language (link)
  4. ↑ Marc Lallanilla (2013-09-06). "What Is a Medically Induced Coma?". livescience.com (in Bekee). Retrieved 2022-04-23.