Gaa na ọdịnaya

Anya bewe, imi ebewe

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ọ bụrụ na e merụọ ezigbo enyi gị ma ọ bụ onye ikwu ni ibe gị ahụ́, ọ na-ewute gị.

Mkpọpụta

[dezie]

Myiri n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

When the eye cries, the nose cries too