Gaa na ọdịnaya

Anyanwụ

Sitere na Wiktionary

otu n'ime ihe chukwu kere eke n'ụwa bụ nke na-egosi ehihe ma ọ na-acha maọbụ mgbede ma ọ daa. Nke a mere eji asị ọwụwa anyanwụ na ọdịda anyanwụ. Ọdịmara: . Ọ bụkwa aha ana-enye mmadụ mgbe gboo ọkachasị dika onye ahụrụ ga-abụ ihe.

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]
Image
Anyanwụ

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie ebe o si]

Anyanwụ na-achasi ike

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]
Anyanwụ
Anyanwụ


Anwụ

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

sun