BBC News, Ìgbò - Akụkọ
Isi akụkọ
Nafdac ekpuheela ihe gburu 'corper' n'Enugu, dịka Ụlọomeiwu Sịnetị kpọrọ oku ka e mee nnyocha
Ngalaba na-ahụ maka ụzọ e si eji ọgwụ na ihe oriri eme ihe bụ National Agency for Food and Drug Administration and Control (Nafdac) mere nnyocha ma kwuo na ha na-enyo enyo na ihe butere ọnwụ nwaokoroọbịa ahụ bụ ajọ mmerụahụ nke akụrụ, enweghị mmiri zuru oke nakwa obi mmapụ.
Gregory Ikechukwu Ibe nwe mahadum 'Gregory University', alaala mmụọ ka ọ gbachara afọ 63
Prof. Gregory Ikechukwu Ibe alaala mmụọ ka ọ gbachara afọ 63.
Emmanuel Uduaghan bụbu Gọvanọ Delta state anwụọla
Akụkọ maka Emmanuel Uduaghan bụbu Gọvanọ Delta state nwụrụ anwụ.
Ọtụtụ mmadụ anaghị ahụta m dịka nwaanyị maka na agbara m ahụọnụ
Otu ihe na-ebutekarị 'hirsutism' bụ mgbanwe n'ogogo 'androgen' (nke bụ họmonụ ụmụnwoke). Nke a nwereike ime ma ọ bụrụ na ogogo họmonu ndị a mụbawanye maọbụ ya bụrụ na ahụ nwaanyị dị etu a ejighị ike nabata ya.
Simon Ekpa: 'A tọhapụbeghị ya mana...' Nkọwa Ụlọikpe Finland nyere BBC maka mkpebi abalị 15 Ọktoba, 2026
Lee nkọwa Ụlọikpe Mkpegharị nyere BBC Igbo banyere mkpebi abalị 15 nke Ọktoba, afọ 2026.
Kọwaara m isi akụkọ
Vidio, Akụkọ dị mkpa - Ọktoba 19, 2026, Duration 1,06
Akụkọ ndị kachasị mkpa n'ụwa taa bụ Mọnde, Ọktoba 19, 2026.
'Anyị chere na ọ bụ naanị mmanya ọkụ' – Etu mmanya si butere obodo ọnwụ ọtụtụ mmadụ
Etu ọtụtụ mmadụ si nwụọ n'Ondo steeti dịka ha ṅụchara mmanya a gwakọtara kemịkal a kpọrọ, 'methanol'.
Anglican Awka Diocese eyiela egwu isi n'Anglican pụọ maka nkwụsịtụ ọrụ a kwụsịrị Bishop Alexander Ibezim
Ọkaiwu na-anọchiteanya Bishop Alexander Ibezim gwara anyị na onyeisi ụka Anglican enweghị ikike ịkwụsị Bishop Alexander Ibezim ọrụ.
A nwụchiela ndị ngagharịiwe karịrị mmadụ 1,200 na mba France
Ngagharịiwe malitere n'ofe mba France iji kwado ụmụakwụkwọ na-eme ngagharịiwe maka ọnọdụ ọjọọ dị n'ime klas ebe ha na-agụakwụkwọ na Paris na oke ọnụ ahịa ihe ndị e ji ebi ndụ.
BBC News Igbo nọ na WhatsApp gị
Nweta akụkọ na mgbasaozi niile ndị ọrụ anyị haziri n'Igbo, ma bụrụkwa onye mbụ ga-anụ akụkọ niile dị mkpa na-akpọtụ na Naịjirịa nakwa n'ụwa niile.












































